Kọra bụ ajọ mmadụ, nke na-achị n’ala eze ụmụ ọchịchịrị. Ọ bịara n’elu Ụwa, imenye ha egwụ, ya na ndị nile bi n’ime ya. ọ chọrọ iji ike ọjọọ ya, dobe ha n’okpuru ya. O kpebiri na e nweghị mmadụ, ma ọ bụ ike ọ bụla ga-akwụsị ya ịmezu ebumnobi ya, nke bụ ịmeri eze ụmụihe, nke a na-akpọ, Onye-Kachasị- Ukwu, bụrụ kwa, Onye na-achị n’uwa niile. Otu olile anya nke ụmụ Ụwa nwere bụ Jallo Bakare. Jallo bụ onye nke Onye-kachasị-Ukwu kwadoro iji buo agha were kwụsị atụmatụ ọjọọ nke kora kwadobere, site n’iji mma-agha-ọkụ, na ọla edo. Mana, o nwere ike imeri onye iro nke onwe ya bụ.......egwu/ụjọ?
Subscribe to receive updates, access to exclusive deals, and more.